Native Bible

Exodus 15:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“I setịpụrụ aka nri gị, ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile.

Exodus 15:12 in English

Exodus 15:12 · Berean Standard Bible

You stretched out Your right hand, and the earth swallowed them up.

Context

10Ma i kupụrụ ikuku si gị nʼimi pụta, osimiri riri ha, ha mikpuru nʼime osimiri ukwu ahụ dịka igwe. 11Onye dịka gị Onyenwe anyị, nʼetiti chi niile? Onye dịka gị? Onye dị ebube nʼịdị nsọ.* Onye otuto ya na-eyi egwu. Onye na-arụ ọrụ dị ebube? 12“I setịpụrụ aka nri gị, ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile. 13Site nʼebere gị, i dupụtara ndị ị zọpụtara. Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru ha ruo nʼebe obibi gị dị nsọ. 14Ụwa niile nụrụ ya, maa jijiji. Ndị Filistia ka oke ihe mgbu bịakwasịrị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.