Native Bible

Exodus 15:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye dịka gị Onyenwe anyị, nʼetiti chi niile? Onye dịka gị? Onye dị ebube nʼịdị nsọ.* Onye otuto ya na-eyi egwu. Onye na-arụ ọrụ dị ebube?

Exodus 15:11 in English

Exodus 15:11 · Berean Standard Bible

Who among the gods is like You, O LORD? Who is like You—majestic in holiness, revered with praises, performing wonders?

Context

9Onye iro nyara isi sị, ‘Aga m achụso ha, gafee ha. Aga m ekesa ihe a kwatara nʼagha. Nyejuo onwe m afọ site na ha. Aga m amịpụta mma agha m. Jiri aka m laa ha nʼiyi.’ 10Ma i kupụrụ ikuku si gị nʼimi pụta, osimiri riri ha, ha mikpuru nʼime osimiri ukwu ahụ dịka igwe. 11Onye dịka gị Onyenwe anyị, nʼetiti chi niile? Onye dịka gị? Onye dị ebube nʼịdị nsọ.* Onye otuto ya na-eyi egwu. Onye na-arụ ọrụ dị ebube? 12“I setịpụrụ aka nri gị, ala meghere ọnụ ya loo ndị iro gị niile. 13Site nʼebere gị, i dupụtara ndị ị zọpụtara. Sitekwa nʼike gị dị ebube, i duru ha ruo nʼebe obibi gị dị nsọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.