Native Bible

Exodus 1:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Dan, na Naftalị; Gad na Asha.

Exodus 1:4 in English

Exodus 1:4 · Berean Standard Bible

Dan and Naphtali; Gad and Asher.

Context

2Ruben, Simiọn, Livayị na Juda; 3Isaka, Zebụlọn na Benjamin; 4Dan, na Naftalị; Gad na Asha. 5Ọnụọgụgụ ụmụ Jekọb ndị sooro ya gaa biri nʼIjipt dị iri mmadụ asaa. Ma Josef nọrịị nʼIjipt. 6Emesịa, Josef na ụmụnne ya niile nwụrụ, ma ọgbọ ahụ niile nwụkwara.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.