Native Bible

Exodus 1:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Isaka, Zebụlọn na Benjamin;

Exodus 1:3 in English

Exodus 1:3 · Berean Standard Bible

Issachar, Zebulun, and Benjamin;

Context

1Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ndị sooro Jekọb gaa biri nʼala Ijipt, onye ọbụla nʼime ha kpọ ezinaụlọ ya. 2Ruben, Simiọn, Livayị na Juda; 3Isaka, Zebụlọn na Benjamin; 4Dan, na Naftalị; Gad na Asha. 5Ọnụọgụgụ ụmụ Jekọb ndị sooro ya gaa biri nʼIjipt dị iri mmadụ asaa. Ma Josef nọrịị nʼIjipt.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.