Ọpụpụ 1:5
Exodus 1:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụọgụgụ ụmụ Jekọb ndị sooro ya gaa biri nʼIjipt dị iri mmadụ asaa. Ma Josef nọrịị nʼIjipt.
Exodus 1:5 in English
Exodus 1:5 · Berean Standard Bible
The descendants of Jacob numbered seventy * in all, including Joseph, who was already in Egypt.
Context
3Isaka, Zebụlọn na Benjamin; 4Dan, na Naftalị;
Gad na Asha. 5Ọnụọgụgụ ụmụ Jekọb ndị sooro ya gaa biri nʼIjipt dị iri mmadụ asaa. Ma Josef nọrịị nʼIjipt. 6Emesịa, Josef na ụmụnne ya niile nwụrụ, ma ọgbọ ahụ niile nwụkwara. 7Ma ihe gaara ụmụ ụmụ Izrel nke ọma, ha mụbara, dị ukwuu nʼọnụọgụgụ, jupụta ala ahụ niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.