Native Bible

Exodus 1:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ruben, Simiọn, Livayị na Juda;

Exodus 1:2 in English

Exodus 1:2 · Berean Standard Bible

Reuben, Simeon, Levi, and Judah;

Context

1Ndị a bụ aha ụmụ ndị ikom Izrel, ndị sooro Jekọb gaa biri nʼala Ijipt, onye ọbụla nʼime ha kpọ ezinaụlọ ya. 2Ruben, Simiọn, Livayị na Juda; 3Isaka, Zebụlọn na Benjamin; 4Dan, na Naftalị; Gad na Asha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.