Native Bible

Ecclesiastes 7:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị, “Aga m abụ onye amamihe,” ma nke a karịrị m.

Ecclesiastes 7:23 in English

Ecclesiastes 7:23 · Berean Standard Bible

All this I tested by wisdom, saying, “I resolve to be wise.” But it was beyond me.

Context

21Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu, ị pụrụ ịnụ nkọcha nke ohu gị na-akọcha gị. 22Gị onwe gị maara na ọtụtụ oge, ị na-akọchakwa ndị ọzọ. 23Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị, “Aga m abụ onye amamihe,” ma nke a karịrị m. 24Amamihe adịghị mfe inweta, ọ dị omimi nke ukwuu; ọ bụ onye pụrụ ịchọpụta ya? 25A tụgharịrị uche m ka m ghọta, iledo na ịchọpụta amamihe na atụmatụ otu ihe niile si dị na ịghọtakwa nzuzu nke dị na ajọ omume na ịyị ara nke dị na enweghị uche.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.