Native Bible

Deuteronomy 25:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Enwela ụdị ihe ọtụtụ abụọ nʼụlọ gị, nke ukwu na nke nta.

Deuteronomy 25:14 in English

Deuteronomy 25:14 · Berean Standard Bible

You shall not have two differing measures in your house, one large and one small.

Context

12a ga-egbupụ aka nwanyị ahụ. Ebere adịghị ya. 13Enwela ụzọ ihe ọtụtụ abụọ nʼime akpa gị, nke dị arọ, na nke na-adịghị arọ.* 14Enwela ụdị ihe ọtụtụ abụọ nʼụlọ gị, nke ukwu na nke nta. 15Ị ghaghị inwe ezi ihe ọtụtụ na nke zuru ezu. Nke a ga-eme ka ndụ gị dị ogologo, dịkwa mma nʼala ahụ Onyenwe anyị Chineke gị na-enye gị. 16Nʼihi na Onyenwe anyị Chineke gị kpọrọ onye ọbụla na-eme ihe ndị a asị, bụ onye ọbụla na-aghọ aghụghọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.