Native Bible

Deuteronomy 25:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

a ga-egbupụ aka nwanyị ahụ. Ebere adịghị ya.

Deuteronomy 25:12 in English

Deuteronomy 25:12 · Berean Standard Bible

you are to cut off her hand. You must show her no pity.

Context

10A ga-ama ahịrị ya nʼIzrel dịka, “Ezinaụlọ nwoke ahụ e sitere nʼụkwụ ya yipụ akpụkpọụkwụ ya.” 11Mgbe ndị ikom abụọ na-alụ ọgụ, ọ bụrụ na nwunye otu nʼime ha abịa ịnapụta di ya site nʼaka onye na-eti ya ihe, ma nwanyị ahụ esetipụ aka jide nwoke ahụ nʼamụ ya, 12a ga-egbupụ aka nwanyị ahụ. Ebere adịghị ya. 13Enwela ụzọ ihe ọtụtụ abụọ nʼime akpa gị, nke dị arọ, na nke na-adịghị arọ.* 14Enwela ụdị ihe ọtụtụ abụọ nʼụlọ gị, nke ukwu na nke nta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.