Native Bible

Deuteronomy 14:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Unu ga-eri nnụnụ ọbụla dị ọcha,

Deuteronomy 14:11 in English

Context

9Nʼime ihe niile e kere eke, dị ndụ, biri na mmiri, unu nwere ike iri nke ọbụla nwere ntu na akpịrịkpa, 10ma ihe ọbụla nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa, unu erila ha, nʼihi na ha rụrụ arụ. 11Unu ga-eri nnụnụ ọbụla dị ọcha, 12ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii, 13na ndagbụ, na ọgankwọ, na ndagbụ dị iche iche,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.