Native Bible

Deuteronomy 14:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii,

Deuteronomy 14:12 in English

Deuteronomy 14:12 · Berean Standard Bible

but these you may not eat: the eagle, the bearded vulture, the black vulture,

Context

10ma ihe ọbụla nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa, unu erila ha, nʼihi na ha rụrụ arụ. 11Unu ga-eri nnụnụ ọbụla dị ọcha, 12ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii, 13na ndagbụ, na ọgankwọ, na ndagbụ dị iche iche, 14na ugolọma ọbụla dị iche iche,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.