Diuteronomi 14:10
Deuteronomy 14:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ma ihe ọbụla nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa, unu erila ha, nʼihi na ha rụrụ arụ.
Deuteronomy 14:10 in English
Deuteronomy 14:10 · Berean Standard Bible
but you may not eat anything that does not have fins and scales; it is unclean for you.
Context
8Ezi bụkwa anụ na-adịghị ọcha; ọ bụ ezie na o nwere ụkwụ wara njakpa, ma ọ dịghị atagharị nri. Unu agaghị emetụla ozu ha aka maọbụ rie anụ ha. 9Nʼime ihe niile e kere eke, dị ndụ, biri na mmiri, unu nwere ike iri nke ọbụla nwere ntu na akpịrịkpa, 10ma ihe ọbụla nke na-enweghị ntu na akpịrịkpa, unu erila ha, nʼihi na ha rụrụ arụ. 11Unu ga-eri nnụnụ ọbụla dị ọcha, 12ma unu agaghị eri ndị a: ugo, na udele, na udele ojii,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.