Native Bible

Acts 13:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu.

Acts 13:38 in English

Acts 13:38 · Berean Standard Bible

Therefore let it be known to you, brothers, that through Jesus the forgiveness of sins is proclaimed to you.

Context

36“Mgbe Devid rụzuru ọrụ Chineke chọrọ ka ọ rụọ nʼọgbọ ha, ọ nwụrụ, e likọọ ya na ndị nna nna ya ha o rekwara ure. 37Ma onye ahụ Chineke mere ka o site nʼọnwụ bilite erekwaghị ure. 38“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu. 39A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume ọ bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu Mosis na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume. 40Lezienụ anya ka ihe niile ndị amụma kwuru ghara ịdakwasị unu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.