Ọrụ Ndị Ozi 13:36
Acts 13:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Mgbe Devid rụzuru ọrụ Chineke chọrọ ka ọ rụọ nʼọgbọ ha, ọ nwụrụ, e likọọ ya na ndị nna nna ya ha o rekwara ure.
Acts 13:36 in English
Acts 13:36 · Berean Standard Bible
For when David had served God’s purpose in his own generation, he fell asleep. His body was buried with his fathers and saw decay.
Context
34Ma banyere ime ka o site nʼọnwụ bilie, ka ọ ghara ịlaghachi nʼire ure ọzọ. Nke a bụ ihe o kwuru,
“ ‘Aga m emezuru gị nkwa nsọ ahụ niile m kwere Devid.’* 35E dekwara ya nʼebe ọzọ nʼabụ ọma,
“ ‘Ị gakwaghị ahapụ anụ ahụ nke Onye gị dị nsọ ka ọ hụ ire ure.’* 36“Mgbe Devid rụzuru ọrụ Chineke chọrọ ka ọ rụọ nʼọgbọ ha, ọ nwụrụ, e likọọ ya na ndị nna nna ya ha o rekwara ure. 37Ma onye ahụ Chineke mere ka o site nʼọnwụ bilite erekwaghị ure. 38“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.