Ọrụ Ndị Ozi 13:40
Acts 13:40 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Lezienụ anya ka ihe niile ndị amụma kwuru ghara ịdakwasị unu.
Acts 13:40 in English
Acts 13:40 · Berean Standard Bible
Watch out, then, that what was spoken by the prophets does not happen to you:
Context
38“Ya mere, ụmụnna m, achọrọ m ka o doo unu anya na mgbaghara mmehie dịkwa nʼime nwoke a, bụ Jisọs, anyị na-ekwusa nye unu. 39A na-esite na ya gụọ onye ọbụla kwere nʼonye ezi omume ọ bụladị site nʼihe ndị ahụ niile nke iwu Mosis na-apụghị ịgụ unu dị ka ndị ezi omume. 40Lezienụ anya ka ihe niile ndị amụma kwuru ghara ịdakwasị unu. 41“ ‘Lee, unu ndị na-akwa emo,
nọrọnụ na mgbagwoju anya ma lakwanụ nʼiyi.
Nʼihi na agaje m ime otu ihe nʼụbọchị unu
nke unu na-agaghị ekwe na o mere,
ọ bụladị na mmadụ kọrọ unu maka ya.’*” 42Mgbe Pọl na Banabas na-apụ, ndị mmadụ rịọrọ ha ka ha bịakwa nʼizu ụka ọzọ gwa ha okwu gbasara ihe ndị a.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.