Native Bible

1 Kings 7:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Oke osimiri ahụ na oke ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru;

1 Kings 7:44 in English

1 Kings 7:44 · Berean Standard Bible

the Sea; the twelve oxen underneath the Sea;

Context

42Narị anọ nke mkpụrụ pomegranet a kpụrụ akpụ maka ahịrị ihe abụọ ahụ a kpụrụ akpụ, ya bụ, ahịrị pomegranet abụọ nʼihi otu ihe ọkpụkpụ, iji chọọ ihe ọkpụkpụ ahụ yiri efere dị nʼisi elu ogidi ahụ mma. 43Ihe ndọkwasị iri na efere ịsa mmiri iri nke dọkwasịrị nʼelu ha; 44na Oke osimiri ahụ na oke ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru; 45ite niile, shọvel niile na efere ịkwọsa mmiri. Ihe ndị a niile nke Huram meere eze Solomọn nʼihi ụlọnsọ Onyenwe anyị, bụ bronz na-egbu maramara ka eji mee ha. 46Ọ bụ nʼala ụrọ, nʼobosara ala Jọdan, nʼetiti Sukọt na Zaretan ka eze mere ka a nọrọ kpụọ ihe ndị a.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.