Native Bible

1 Kings 7:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ihe ndọkwasị iri na efere ịsa mmiri iri nke dọkwasịrị nʼelu ha;

1 Kings 7:43 in English

1 Kings 7:43 · Berean Standard Bible

the ten stands; the ten basins on the stands;

Context

41Ogidi abụọ ahụ; ihe ọkpụkpụ abụọ dịka efere dị nʼelu ogidi abụọ ahụ; ihe ọkpụkpụ yiri ụdọ a tụrụ atụ nke e ji chọọ ihe ọkpụkpụ abụọ ahụ dịka efere mma. 42Narị anọ nke mkpụrụ pomegranet a kpụrụ akpụ maka ahịrị ihe abụọ ahụ a kpụrụ akpụ, ya bụ, ahịrị pomegranet abụọ nʼihi otu ihe ọkpụkpụ, iji chọọ ihe ọkpụkpụ ahụ yiri efere dị nʼisi elu ogidi ahụ mma. 43Ihe ndọkwasị iri na efere ịsa mmiri iri nke dọkwasịrị nʼelu ha; 44na Oke osimiri ahụ na oke ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru; 45ite niile, shọvel niile na efere ịkwọsa mmiri. Ihe ndị a niile nke Huram meere eze Solomọn nʼihi ụlọnsọ Onyenwe anyị, bụ bronz na-egbu maramara ka eji mee ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.