1 Ndị Eze 7:46
1 Kings 7:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ nʼala ụrọ, nʼobosara ala Jọdan, nʼetiti Sukọt na Zaretan ka eze mere ka a nọrọ kpụọ ihe ndị a.
1 Kings 7:46 in English
1 Kings 7:46 · Berean Standard Bible
The king had them cast in clay molds in the plain of the Jordan between Succoth and Zarethan.*
Context
44na Oke osimiri ahụ na oke ehi iri na abụọ ahụ dị ya nʼokpuru; 45ite niile, shọvel niile na efere ịkwọsa mmiri.
Ihe ndị a niile nke Huram meere eze Solomọn nʼihi ụlọnsọ Onyenwe anyị, bụ bronz na-egbu maramara ka eji mee ha. 46Ọ bụ nʼala ụrọ, nʼobosara ala Jọdan, nʼetiti Sukọt na Zaretan ka eze mere ka a nọrọ kpụọ ihe ndị a. 47Ma Solomọn atụghị ihe ndị a niile a kpụrụ nʼihe ọtụtụ, nʼihi na ha dị ọtụtụ nʼọnụọgụgụ, achọpụtaghịkwa ịdị arọ nke bronz ahụ. 48Solomọn mekwara ngwongwo niile dị nʼime ụlọnsọ Onyenwe anyị, ya bụ:
ebe ịchụ aja e ji ọlaedo kpụọ,
tebul ọlaedo nke a dọkwasịrị achịcha nke iche nʼIhu Onyenwe anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.