1 Ihe E Mere 9:8
1 Chronicles 9:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na Ibneia nwa Jeroham; Elaa nwa Uzi, nwa Mikri; na Meshulam nwa Shefataya, nwa Reuel, nwa Ibnija.
1 Chronicles 9:8 in English
1 Chronicles 9:8 · Berean Standard Bible
Ibneiah son of Jeroham; Elah son of Uzzi, the son of Michri; Meshullam son of Shephatiah, the son of Reuel, the son of Ibnijah;
Context
6Ụmụ Zera,
Jeuel so nʼime ha.
Ọnụọgụgụ ndị Juda niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690). 7Ụmụ Benjamin:
Salu nwa Meshulam, nwa Hodavaya, nwa Hasenua; 8na Ibneia nwa Jeroham;
Elaa nwa Uzi, nwa Mikri;
na Meshulam nwa Shefataya, nwa Reuel, nwa Ibnija. 9Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị Benjamin niile lọtara ndị e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ ha, dị narị itoolu na iri ise na isii (956). 10Ndị nchụaja:
Jedaya, Jehoiarib na Jakin;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.