Native Bible

1 Chronicles 9:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Benjamin: Salu nwa Meshulam, nwa Hodavaya, nwa Hasenua;

1 Chronicles 9:7 in English

1 Chronicles 9:7 · Berean Standard Bible

From the Benjamites: Sallu son of Meshullam, the son of Hodaviah, the son of Hassenuah;

Context

5Nʼezinaụlọ Shilo: Asaya nwa mbụ ya na ụmụ ya ndị ikom. 6Ụmụ Zera, Jeuel so nʼime ha. Ọnụọgụgụ ndị Juda niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690). 7Ụmụ Benjamin: Salu nwa Meshulam, nwa Hodavaya, nwa Hasenua; 8na Ibneia nwa Jeroham; Elaa nwa Uzi, nwa Mikri; na Meshulam nwa Shefataya, nwa Reuel, nwa Ibnija. 9Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị Benjamin niile lọtara ndị e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ ha, dị narị itoolu na iri ise na isii (956).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.