Native Bible

1 Chronicles 9:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼezinaụlọ Shilo: Asaya nwa mbụ ya na ụmụ ya ndị ikom.

1 Chronicles 9:5 in English

1 Chronicles 9:5 · Berean Standard Bible

From the Shilonites: Asaiah the firstborn and his sons.

Context

3Ndị si nʼebo Juda, na Benjamin, na Ifrem na Manase lọta bịa biri na Jerusalem bụ ndị a: 4Utai nwa Amihud, nwa Omri, nwa Imri, nwa Bani, onye ikwu Perez, nwa Juda. 5Nʼezinaụlọ Shilo: Asaya nwa mbụ ya na ụmụ ya ndị ikom. 6Ụmụ Zera, Jeuel so nʼime ha. Ọnụọgụgụ ndị Juda niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690). 7Ụmụ Benjamin: Salu nwa Meshulam, nwa Hodavaya, nwa Hasenua;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.