1 Ihe E Mere 9:6
1 Chronicles 9:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Zera, Jeuel so nʼime ha. Ọnụọgụgụ ndị Juda niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690).
1 Chronicles 9:6 in English
1 Chronicles 9:6 · Berean Standard Bible
From the Zerahites: Jeuel and 690 relatives.
Context
4Utai nwa Amihud, nwa Omri, nwa Imri, nwa Bani, onye ikwu Perez, nwa Juda. 5Nʼezinaụlọ Shilo:
Asaya nwa mbụ ya na ụmụ ya ndị ikom. 6Ụmụ Zera,
Jeuel so nʼime ha.
Ọnụọgụgụ ndị Juda niile lọtara dị narị isii na iri itoolu (690). 7Ụmụ Benjamin:
Salu nwa Meshulam, nwa Hodavaya, nwa Hasenua; 8na Ibneia nwa Jeroham;
Elaa nwa Uzi, nwa Mikri;
na Meshulam nwa Shefataya, nwa Reuel, nwa Ibnija.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.