Native Bible

1 Chronicles 9:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị nchụaja: Jedaya, Jehoiarib na Jakin;

1 Chronicles 9:10 in English

1 Chronicles 9:10 · Berean Standard Bible

From the priests: Jedaiah, Jehoiarib, and Jachin;

Context

8na Ibneia nwa Jeroham; Elaa nwa Uzi, nwa Mikri; na Meshulam nwa Shefataya, nwa Reuel, nwa Ibnija. 9Ha niile bụ ndịisi ezi. Ọnụọgụgụ ndị Benjamin niile lọtara ndị e dere aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ ha, dị narị itoolu na iri ise na isii (956). 10Ndị nchụaja: Jedaya, Jehoiarib na Jakin; 11Azaraya nwa Hilkaya, nwa Meshulam, nwa Zadọk, na Meraiot, nwa Ahitub. Azaraya bụ onye na-elekọta ụlọnsọ ukwu Chineke. 12Ndị nchụaja ọzọ lọtaranụ bụ Adaya nwa Jeroham, nwa Pashua, nwa Malkija. Onye ọzọ bụ Maasai nwa Adiel, nwa Jazera, nwa Meshulam nwa Meshilemit, nwa Imea

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.