Native Bible

1 Chronicles 9:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gedoa, Ahio, Zekaraya na Miklot.

1 Chronicles 9:37 in English

1 Chronicles 9:37 · Berean Standard Bible

Gedor, Ahio, Zechariah, and Mikloth.

Context

35Jeiel nna Gibiọn bụ na Gibiọn ka o bi, Aha nwunye ya bụ Maaka. 36Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 37Gedoa, Ahio, Zekaraya na Miklot. 38Miklot bụ nna Shimeam. Ha onwe ha sokwa ụmụnna ha biri na Jerusalem. 39Nea mụrụ Kish nna Sọl, onye bụ nna Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.