Native Bible

1 Chronicles 9:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Miklot bụ nna Shimeam. Ha onwe ha sokwa ụmụnna ha biri na Jerusalem.

1 Chronicles 9:38 in English

1 Chronicles 9:38 · Berean Standard Bible

Mikloth was the father of Shimeam.* They too lived alongside their relatives in Jerusalem.

Context

36Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 37Gedoa, Ahio, Zekaraya na Miklot. 38Miklot bụ nna Shimeam. Ha onwe ha sokwa ụmụnna ha biri na Jerusalem. 39Nea mụrụ Kish nna Sọl, onye bụ nna Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal. 40Jonatan mụrụ Merib-Baal nna Maịka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.