1 Ihe E Mere 9:36
1 Chronicles 9:36 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
1 Chronicles 9:36 in English
1 Chronicles 9:36 · Berean Standard Bible
Abdon was his firstborn son, then Zur, Kish, Baal, Ner, Nadab,
Context
34Ha niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼebo Livayị. Ndị ndu dịka e depụtakwara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ha bikwa na Jerusalem. 35Jeiel nna Gibiọn bụ na Gibiọn ka o bi,
Aha nwunye ya bụ Maaka. 36Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 37Gedoa, Ahio, Zekaraya na Miklot. 38Miklot bụ nna Shimeam. Ha onwe ha sokwa ụmụnna ha biri na Jerusalem.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.