1 Ihe E Mere 9:34
1 Chronicles 9:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼebo Livayị. Ndị ndu dịka e depụtakwara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ha bikwa na Jerusalem.
1 Chronicles 9:34 in English
1 Chronicles 9:34 · Berean Standard Bible
All these were heads of Levite families, chiefs according to their genealogies, and they lived in Jerusalem.
Context
32Ụfọdụ nʼime ndị ikwu Kohat ka ọ dị nʼaka ime achịcha pụrụ iche, a na-adọkwasị nʼelu tebul, nʼụbọchị izuike niile. 33Ndị ọbụ abụ, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị Livayị na-anọgide nʼime ọnụụlọ ndị dị nʼụlọnsọ ukwu nʼihi na e kweghị ka ha rụọ ọrụ ọzọ ebe ọ bụ na ha na-arụ ọrụ ịbụ abụ ehihie na abalị niile. 34Ha niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼebo Livayị. Ndị ndu dịka e depụtakwara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ha bikwa na Jerusalem. 35Jeiel nna Gibiọn bụ na Gibiọn ka o bi,
Aha nwunye ya bụ Maaka. 36Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.