1 Ihe E Mere 9:35
1 Chronicles 9:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Jeiel nna Gibiọn bụ na Gibiọn ka o bi, Aha nwunye ya bụ Maaka.
1 Chronicles 9:35 in English
1 Chronicles 9:35 · Berean Standard Bible
Jeiel the father * of Gibeon lived in Gibeon. His wife’s name was Maacah.
Context
33Ndị ọbụ abụ, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị Livayị na-anọgide nʼime ọnụụlọ ndị dị nʼụlọnsọ ukwu nʼihi na e kweghị ka ha rụọ ọrụ ọzọ ebe ọ bụ na ha na-arụ ọrụ ịbụ abụ ehihie na abalị niile. 34Ha niile bụ ndịisi ezinaụlọ nʼebo Livayị. Ndị ndu dịka e depụtakwara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. Ha bikwa na Jerusalem. 35Jeiel nna Gibiọn bụ na Gibiọn ka o bi,
Aha nwunye ya bụ Maaka. 36Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab, 37Gedoa, Ahio, Zekaraya na Miklot.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.