1 Ihe E Mere 6:79
1 Chronicles 6:79 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.
1 Chronicles 6:79 in English
1 Chronicles 6:79 · Berean Standard Bible
Kedemoth, and Mephaath, together with their pasturelands.
Context
77Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a:
Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 78Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz, 79Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile. 80Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim, 81Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.