Native Bible

1 Chronicles 6:77 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha.

1 Chronicles 6:77 in English

1 Chronicles 6:77 · Berean Standard Bible

The Merarites (the rest of the Levites) received the following: From the tribe of Zebulun they were given Rimmono and Tabor,* together with their pasturelands.

Context

75Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 76Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 77Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 78Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz, 79Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.