Native Bible

1 Chronicles 6:75 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.

1 Chronicles 6:75 in English

1 Chronicles 6:75 · Berean Standard Bible

Hukok, and Rehob, together with their pasturelands.

Context

73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 74Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon, 75Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 76Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 77Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.