Native Bible

1 Chronicles 6:73 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.

1 Chronicles 6:73 in English

1 Chronicles 6:73 · Berean Standard Bible

Ramoth, and Anem, together with their pasturelands.

Context

71Ndị Geshọm natara obodo ndị a: Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 72Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat, 73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 74Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon, 75Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.