Native Bible

1 Chronicles 6:72 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat,

1 Chronicles 6:72 in English

1 Chronicles 6:72 · Berean Standard Bible

From the tribe of Issachar they were given Kedesh, Daberath,

Context

70Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 71Ndị Geshọm natara obodo ndị a: Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 72Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat, 73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 74Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.