1 Ihe E Mere 6:71
1 Chronicles 6:71 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị Geshọm natara obodo ndị a: Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
1 Chronicles 6:71 in English
1 Chronicles 6:71 · Berean Standard Bible
The Gershomites received the following: From the clan of the half-tribe of Manasseh they were given Golan in Bashan and also Ashtaroth, together with their pasturelands.
Context
69na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu. 70Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 71Ndị Geshọm natara obodo ndị a:
Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 72Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat, 73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.