1 Ihe E Mere 6:70
1 Chronicles 6:70 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha.
1 Chronicles 6:70 in English
1 Chronicles 6:70 · Berean Standard Bible
And from the half-tribe of Manasseh the remaining clans of the Kohathites were given Aner and Bileam, together with their pasturelands.
Context
68na Jokmeam, na Bet-Horon, 69na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu. 70Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 71Ndị Geshọm natara obodo ndị a:
Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 72Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.