Native Bible

1 Chronicles 6:68 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Jokmeam, na Bet-Horon,

1 Chronicles 6:68 in English

Context

66E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ. 67Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza, 68na Jokmeam, na Bet-Horon, 69na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu. 70Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.