1 Ihe E Mere 6:67
1 Chronicles 6:67 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza,
1 Chronicles 6:67 in English
1 Chronicles 6:67 · Berean Standard Bible
They were given Shechem (a city of refuge)* with its pasturelands in the hill country of Ephraim, and Gezer,
Context
65Site nʼebo Juda, na Simiọn, na Benjamin ka e si kenye ha obodo ndị ahụ a kpọrọ aha ha na mbụ. 66E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ. 67Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza, 68na Jokmeam, na Bet-Horon, 69na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.