1 Ihe E Mere 6:66
1 Chronicles 6:66 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ.
1 Chronicles 6:66 in English
1 Chronicles 6:66 · Berean Standard Bible
And some of the clans of the Kohathites were given cities from the tribe of Ephraim for their territory:
Context
64Otu a ka ndị Izrel si nye ndị Livayị obodo ndị a na ebe ịta nri nke anụ ụlọ dị. 65Site nʼebo Juda, na Simiọn, na Benjamin ka e si kenye ha obodo ndị ahụ a kpọrọ aha ha na mbụ. 66E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ. 67Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza, 68na Jokmeam, na Bet-Horon,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.