1 Ihe E Mere 6:74
1 Chronicles 6:74 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon,
1 Chronicles 6:74 in English
1 Chronicles 6:74 · Berean Standard Bible
From the tribe of Asher they were given Mashal, Abdon,
Context
72Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat, 73Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 74Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon, 75Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu. 76Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.