1 Ihe E Mere 6:78
1 Chronicles 6:78 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz,
1 Chronicles 6:78 in English
1 Chronicles 6:78 · Berean Standard Bible
From the tribe of Reuben east of the Jordan opposite Jericho they were given Bezer in the wilderness, Jahzah,*
Context
76Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. 77Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a:
Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha. 78Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz, 79Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile. 80Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.