Native Bible

1 Chronicles 6:80 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim,

1 Chronicles 6:80 in English

1 Chronicles 6:80 · Berean Standard Bible

And from the tribe of Gad they were given Ramoth in Gilead, Mahanaim,

Context

78Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz, 79Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile. 80Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim, 81Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.