Native Bible

1 Chronicles 6:81 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

1 Chronicles 6:81 in English

1 Chronicles 6:81 · Berean Standard Bible

Heshbon, and Jazer, together with their pasturelands.

Context

79Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile. 80Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim, 81Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.