Native Bible

1 Chronicles 5:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Juel bụ onyendu na Bashan, Shafam na-esote ya, ya na Janai na Shafat.

1 Chronicles 5:12 in English

1 Chronicles 5:12 · Berean Standard Bible

Joel was the chief, Shapham the second, then Jaanai and Shaphat, who lived in Bashan.

Context

10Nʼoge Sọl bụ eze Izrel, ụmụ Ruben meriri ndị Haga nʼagha, bichie ala ha niile dị nʼọwụwa anyanwụ Gilead. 11Ụmụ Gad bi nʼakụkụ ha site na Bashan ruo Saleka. 12Juel bụ onyendu na Bashan, Shafam na-esote ya, ya na Janai na Shafat. 13Ụmụnna ha, ndị bụ ndị ndu ikwu asaa a bụ, Maikel, na Meshulam, na Sheba, na Jorai, na Jakan, na Zia, na Eba. 14Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Abihail, nwa Huri, nwa Jaroa, nwa Gilead, nwa Maikel, nwa Jehishai, nwa Jado, nwa Buz.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.