1 Ihe E Mere 4:33
1 Chronicles 4:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha. Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ.
1 Chronicles 4:33 in English
1 Chronicles 4:33 · Berean Standard Bible
and all their surrounding villages as far as Baal.* These were their settlements, and they kept a genealogical record:
Context
31Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid. 32Obodo gbara ha gburugburu bụ Etam, Ain, Rimọn, Token na Ashan, obodo ise, 33tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha.
Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ. 34Meshobab, Jamlek,
Josha nwa Amazaya, 35Juel,
Jehu nwa Joshibaya, nwa Seraya, nwa Asiel,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.