Native Bible

1 Chronicles 4:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Juel, Jehu nwa Joshibaya, nwa Seraya, nwa Asiel,

1 Chronicles 4:35 in English

1 Chronicles 4:35 · Berean Standard Bible

Joel, Jehu son of Joshibiah (son of Seraiah, son of Asiel),

Context

33tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha. Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ. 34Meshobab, Jamlek, Josha nwa Amazaya, 35Juel, Jehu nwa Joshibaya, nwa Seraya, nwa Asiel, 36nakwa Elioenai, Jaakoba, Jeshohaya, Asaya, Adiel, Jesimiel na Benaya, 37na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaya, nwa Shimri, nwa Shemaya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.