Native Bible

1 Chronicles 4:37 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaya, nwa Shimri, nwa Shemaya.

1 Chronicles 4:37 in English

1 Chronicles 4:37 · Berean Standard Bible

and Ziza son of Shiphi (son of Allon, son of Jedaiah, son of Shimri, son of Shemaiah).

Context

35Juel, Jehu nwa Joshibaya, nwa Seraya, nwa Asiel, 36nakwa Elioenai, Jaakoba, Jeshohaya, Asaya, Adiel, Jesimiel na Benaya, 37na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaya, nwa Shimri, nwa Shemaya. 38Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha. Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu, 39ha gakwara na mpụta Gedoa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ndagwurugwu ịchọrọ igwe anụ ụlọ ha ebe ịta nri.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.