1 Ihe E Mere 4:38
1 Chronicles 4:38 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha. Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu,
1 Chronicles 4:38 in English
1 Chronicles 4:38 · Berean Standard Bible
These men listed by name were the leaders of their clans. Their families increased greatly,
Context
36nakwa Elioenai, Jaakoba, Jeshohaya,
Asaya, Adiel, Jesimiel na Benaya, 37na Ziza nwa Shifi, nwa Alon, nwa Jedaya, nwa Shimri, nwa Shemaya. 38Ndị ikom ndị a e depụtara aha ha bụ ndị ndu ikwu ha.
Ezinaụlọ ha mụbara nke ukwuu, 39ha gakwara na mpụta Gedoa nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ ndagwurugwu ịchọrọ igwe anụ ụlọ ha ebe ịta nri. 40Ha chọtara ebe ịta ahịhịa anụ ụlọ mara mma, nke sara mbara, nke dị jụụ, bụrụkwa ebe nsogbu na-adịghị. Ụfọdụ nʼime ụmụ Ham ebiela nʼebe ahụ na mbụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.