1 Ihe E Mere 4:32
1 Chronicles 4:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Obodo gbara ha gburugburu bụ Etam, Ain, Rimọn, Token na Ashan, obodo ise,
1 Chronicles 4:32 in English
1 Chronicles 4:32 · Berean Standard Bible
And their villages were Etam, Ain, Rimmon, Tochen, and Ashan—five towns—
Context
30Betuel, Homa, Ziklag, 31Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid. 32Obodo gbara ha gburugburu bụ Etam, Ain, Rimọn, Token na Ashan, obodo ise, 33tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha.
Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ. 34Meshobab, Jamlek,
Josha nwa Amazaya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.