Native Bible

1 Chronicles 4:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid.

1 Chronicles 4:31 in English

1 Chronicles 4:31 · Berean Standard Bible

Beth-marcaboth, Hazar-susim, Beth-biri, and Shaaraim. These were their cities until the reign of David.

Context

29Bilha, Ezem, Tolad, 30Betuel, Homa, Ziklag, 31Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid. 32Obodo gbara ha gburugburu bụ Etam, Ain, Rimọn, Token na Ashan, obodo ise, 33tinyere obodo nta niile gbara obodo ndị a gburugburu ruo na Baalat. Ndị a bụ ebe obibi ha. Ha nwekwara akwụkwọ usoro ọmụmụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.