Native Bible

1 Chronicles 4:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Bilha, Ezem, Tolad,

1 Chronicles 4:29 in English

Context

27Shimei mụrụ ndị ikom iri na isii, na ndị inyom isii. Ụmụnne ya ndị ikom enweghị ọtụtụ ụmụ dịka ya onwe ya. Nʼihi ya, ndị ikwu ya adịghị ukwu nʼọnụọgụgụ dịka ndị ọzọ na Juda. 28Ha biri na Bịasheba, Molada, Haza Shual, 29Bilha, Ezem, Tolad, 30Betuel, Homa, Ziklag, 31Bet-Makabot, Haza-Susim, Bet-Biri na Shaaraim. Ọ bụ ha bi nʼobodo ndị a niile tutu ruo nʼoge ọchịchị Devid.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.